Abụ Ọma 99:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ eze nke na-eji ike ya egosi na ya hụrụ ikpe ziri ezi n’anya.+Gị onwe gị emewo ka ịkwụwa aka ọtọ guzosie ike.+I mewo ka e nwee ikpe ziri ezi na ezi omume n’ime Jekọb.+ Jeremaya 10:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Jehova, jiri ikpe ziri ezi gbazie m;+ ejila iwe gbazie m,+ ka ị ghara ime ka m ghọọ ihe efu.+ Ndị Rom 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Anyị maara na ikpe Chineke, nke kwekọrọ n’eziokwu,+ na-emegide ndị na-eme ụdị ihe ahụ.
4 Ọ bụ eze nke na-eji ike ya egosi na ya hụrụ ikpe ziri ezi n’anya.+Gị onwe gị emewo ka ịkwụwa aka ọtọ guzosie ike.+I mewo ka e nwee ikpe ziri ezi na ezi omume n’ime Jekọb.+