Aịzaya 37:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 O wee ruo na mgbe ọ na-akpọ isiala n’ụlọ Nisrọk+ bụ́ chi ya,+ Adramelek na Shariza, bụ́ ụmụ ya ndị ikom, weere mma agha gbuo ya,+ ha wee gbaga n’ala Ararat.+ Isa-hadọn+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya. Ezikiel 32:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ebe ahụ ka Asiria na ndị ya niile nọ.+ Ebe e liri ndị ya gbara ya gburugburu. E gburu ha niile egbu, bụ́ ndị e ji mma agha gbuo.+
38 O wee ruo na mgbe ọ na-akpọ isiala n’ụlọ Nisrọk+ bụ́ chi ya,+ Adramelek na Shariza, bụ́ ụmụ ya ndị ikom, weere mma agha gbuo ya,+ ha wee gbaga n’ala Ararat.+ Isa-hadọn+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.
22 N’ebe ahụ ka Asiria na ndị ya niile nọ.+ Ebe e liri ndị ya gbara ya gburugburu. E gburu ha niile egbu, bụ́ ndị e ji mma agha gbuo.+