Joshụa 23:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ ga-erukwa na, dị nnọọ ka okwu ọma niile Jehova bụ́ Chineke unu gwara unu mezuru n’isi unu,+ otú ahụ ka Jehova ga-eme ka ihe ọjọọ niile bịakwasị unu ruo mgbe o kpochapụrụ unu n’ezi ala a nke Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu,+ Aịzaya 45:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Onye na-akpụ ìhè,+ na-ekekwa ọchịchịrị,+ onye na-eme udo,+ na-ekekwa ọdachi,+ ọ bụ m bụ́ Jehova na-eme ihe a niile.+
15 Ọ ga-erukwa na, dị nnọọ ka okwu ọma niile Jehova bụ́ Chineke unu gwara unu mezuru n’isi unu,+ otú ahụ ka Jehova ga-eme ka ihe ọjọọ niile bịakwasị unu ruo mgbe o kpochapụrụ unu n’ezi ala a nke Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu,+
7 Onye na-akpụ ìhè,+ na-ekekwa ọchịchịrị,+ onye na-eme udo,+ na-ekekwa ọdachi,+ ọ bụ m bụ́ Jehova na-eme ihe a niile.+