Nehọm 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ ga-erukwa na onye ọ bụla hụrụ gị ga-agbara gị ọsọ,+ ọ ga-asịkwa, ‘E bibiwo Ninive! Ònye ga-emetara ya ebere?’ Ebee ka m ga-achọta ndị ga-akasi gị obi?
7 Ọ ga-erukwa na onye ọ bụla hụrụ gị ga-agbara gị ọsọ,+ ọ ga-asịkwa, ‘E bibiwo Ninive! Ònye ga-emetara ya ebere?’ Ebee ka m ga-achọta ndị ga-akasi gị obi?