Abụ Ọma 71:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ire m ga-akọkwa banyere ezi omume gị n’olu dị ala ogologo ụbọchị dum,+N’ihi na ihere emewo ndị na-achọ ka ọdachi dakwasị m, n’ihi na e mechuwo ha ihu.+
24 Ire m ga-akọkwa banyere ezi omume gị n’olu dị ala ogologo ụbọchị dum,+N’ihi na ihere emewo ndị na-achọ ka ọdachi dakwasị m, n’ihi na e mechuwo ha ihu.+