Abụ Ọma 24:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ bụ Jehova nwe ụwa na ihe jupụtara n’ime ya,+Elu ala nakwa ndị bi na ya.+