3 “Ọ bụ naanị m zọchara mkpụrụ vaịn+ nke dị n’ebe nzọchapụta mmanya, mgbe ọ na-adịghị onye ọ bụla si n’etiti ndị dị iche iche nke sonyeere m. Anọgidere m na-azọcha ha n’iwe m,+ anọgidekwara m na-azọpịa ha n’ọnụma m.+ Ọbara ha nke na-agbapụta nọ na-efesa m n’uwe,+ m wee metọọ uwe m niile.