Levitikọs 17:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha agakwaghị na-achụrụ ndị mmụọ ọjọọ yiri ewu,+ bụ́ ndị ha na ha na-enwe mmekọahụ rụrụ arụ,+ àjà ha. Nke a ga-abụrụ unu ụkpụrụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka, ruo ọgbọ unu niile.”’ 2 Ihe E Mere 11:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee họpụtara onwe ya ndị nchụàjà maka ebe ndị dị elu+ nakwa maka ndị mmụọ ọjọọ yiri ewu+ nakwa maka ụmụ ehi o mere.+
7 Ha agakwaghị na-achụrụ ndị mmụọ ọjọọ yiri ewu,+ bụ́ ndị ha na ha na-enwe mmekọahụ rụrụ arụ,+ àjà ha. Nke a ga-abụrụ unu ụkpụrụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka, ruo ọgbọ unu niile.”’
15 O wee họpụtara onwe ya ndị nchụàjà maka ebe ndị dị elu+ nakwa maka ndị mmụọ ọjọọ yiri ewu+ nakwa maka ụmụ ehi o mere.+