Aịzaya 22:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Unu ga-ahụkwa ebe ndị gbawara agbawa n’Obodo Devid, n’ihi na ha ga-adị ọtụtụ.+ Unu ga-emekwa ka mmiri nke si n’ọdọ mmiri ndịda na-asọba n’otu ebe.+
9 Unu ga-ahụkwa ebe ndị gbawara agbawa n’Obodo Devid, n’ihi na ha ga-adị ọtụtụ.+ Unu ga-emekwa ka mmiri nke si n’ọdọ mmiri ndịda na-asọba n’otu ebe.+