15 Ọ bụ Shalọn nwa Kọlhoze, bụ́ onyeisi ógbè Mizpa,+ rụziri Ọnụ Ụzọ Ámá Iyi;+ ọ bụ ya rụrụ ya, kụchie elu ya ma tinye ibo ya,+ ihe mkpọchi ya na ihe ntụchi ya, ọ rụkwara mgbidi Ọdọ Mmiri+ nke Ọwa Mmiri ruo n’Ubi Eze,+ ruo n’Ebe Nrịgo+ nke si n’Obodo Devid+ gbadaa.