Aịzaya 22:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Unu ga-ahụkwa ebe ndị gbawara agbawa n’Obodo Devid, n’ihi na ha ga-adị ọtụtụ.+ Unu ga-emekwa ka mmiri nke si n’ọdọ mmiri ndịda na-asọba n’otu ebe.+ Aịzaya 22:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Unu ga-egwukwa n’agbata mgbidi abụọ ndị ahụ ebe mmiri nke si n’ọdọ mmiri ochie+ ga na-asọba. Unu agaghị elekwasị Onye Ukwu nke mere ya anya, unu agaghịkwa ahụ onye ahụ nke kpụrụ ya n’oge dị anya gara aga.
9 Unu ga-ahụkwa ebe ndị gbawara agbawa n’Obodo Devid, n’ihi na ha ga-adị ọtụtụ.+ Unu ga-emekwa ka mmiri nke si n’ọdọ mmiri ndịda na-asọba n’otu ebe.+
11 Unu ga-egwukwa n’agbata mgbidi abụọ ndị ahụ ebe mmiri nke si n’ọdọ mmiri ochie+ ga na-asọba. Unu agaghị elekwasị Onye Ukwu nke mere ya anya, unu agaghịkwa ahụ onye ahụ nke kpụrụ ya n’oge dị anya gara aga.