-
Aịzaya 22:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Unu ga-egwukwa ebe mmiri nke si n’ọdọ mmiri ochie ga na-asọba n’agbata mgbidi abụọ dị n’obodo ahụ. Ma, unu agaghị atụkwasị Onye Ukwu kere ya obi. Unu agaghịkwa ahụ onye ahụ haziri ya kemgbe ụwa.
-