Aịzaya 22:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Unu ga-egwukwa n’agbata mgbidi abụọ ndị ahụ ebe mmiri nke si n’ọdọ mmiri ochie+ ga na-asọba. Unu agaghị elekwasị Onye Ukwu nke mere ya anya, unu agaghịkwa ahụ onye ahụ nke kpụrụ ya n’oge dị anya gara aga. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:11 Amụma Aịsaịa I, p. 237
11 Unu ga-egwukwa n’agbata mgbidi abụọ ndị ahụ ebe mmiri nke si n’ọdọ mmiri ochie+ ga na-asọba. Unu agaghị elekwasị Onye Ukwu nke mere ya anya, unu agaghịkwa ahụ onye ahụ nke kpụrụ ya n’oge dị anya gara aga.