Joshụa 18:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 na Mizpe+ na Kefaịra+ na Moza, 1 Ndị Eze 15:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma Eze Esa kpọkọtara Juda dum,+ ọ dịghị onye a hapụrụ, ha wee buru nkume Rema na osisi ya, bụ́ ndị Beasha ji na-ewu ihe owuwu; Eze Esa wee jiri ha malite iwu Giba+ nke dị na Benjamin, nakwa Mizpa.+ Jeremaya 40:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jeremaya wee bịakwute Gedalaya+ nwa Ahaịkam na Mizpa,+ ya na ya wee biri n’etiti ndị ya bụ́ ndị fọdụrụ n’ala ahụ.
22 Ma Eze Esa kpọkọtara Juda dum,+ ọ dịghị onye a hapụrụ, ha wee buru nkume Rema na osisi ya, bụ́ ndị Beasha ji na-ewu ihe owuwu; Eze Esa wee jiri ha malite iwu Giba+ nke dị na Benjamin, nakwa Mizpa.+
6 Jeremaya wee bịakwute Gedalaya+ nwa Ahaịkam na Mizpa,+ ya na ya wee biri n’etiti ndị ya bụ́ ndị fọdụrụ n’ala ahụ.