Nehemaya 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M wee garuo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Iyi,+ ruokwa n’Ọdọ Mmiri Eze, ma ọ dịghị ebe anụ ụlọ nke bu m ga-esi gafee. Nehemaya 12:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 N’Ọnụ Ụzọ Ámá Isi Iyi+ nakwa kpọmkwem n’ihu ha, ha gbagoro n’Ebe E Si Arịgo+ Obodo Devid+ site n’ebe e si agbago mgbidi dị n’elu Ụlọ Devid ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ.
14 M wee garuo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Iyi,+ ruokwa n’Ọdọ Mmiri Eze, ma ọ dịghị ebe anụ ụlọ nke bu m ga-esi gafee.
37 N’Ọnụ Ụzọ Ámá Isi Iyi+ nakwa kpọmkwem n’ihu ha, ha gbagoro n’Ebe E Si Arịgo+ Obodo Devid+ site n’ebe e si agbago mgbidi dị n’elu Ụlọ Devid ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ.