Nehemaya 3:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ bụ ndị Netinim+ bi n’Ofel;+ ha rụziri mgbidi ruo n’ihu Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ, ruokwa n’ụlọ elu nke sepụtara isi. Nehemaya 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mmadụ niile wee zukọọ dị ka otu onye+ n’ámá+ dị n’ihu Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri.+ Ha wee gwa Ezra+ bụ́ ọkà n’idepụta ihe ka o weta akwụkwọ+ iwu Mozis,+ bụ́ iwu Jehova nyere Izrel.+
26 Ọ bụ ndị Netinim+ bi n’Ofel;+ ha rụziri mgbidi ruo n’ihu Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ, ruokwa n’ụlọ elu nke sepụtara isi.
8 Mmadụ niile wee zukọọ dị ka otu onye+ n’ámá+ dị n’ihu Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri.+ Ha wee gwa Ezra+ bụ́ ọkà n’idepụta ihe ka o weta akwụkwọ+ iwu Mozis,+ bụ́ iwu Jehova nyere Izrel.+