8Mmadụ niile wee zukọọ dị ka otu onye+ n’ámá+ dị n’ihu Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri.+ Ha wee gwa Ezra+ bụ́ ọkà n’idepụta ihe ka o weta akwụkwọ+ iwu Mozis,+ bụ́ iwu Jehova nyere Izrel.+
37 N’Ọnụ Ụzọ Ámá Isi Iyi+ nakwa kpọmkwem n’ihu ha, ha gbagoro n’Ebe E Si Arịgo+ Obodo Devid+ site n’ebe e si agbago mgbidi dị n’elu Ụlọ Devid ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ.