Nehemaya 3:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ bụ ndị Netinim+ bi n’Ofel;+ ha rụziri mgbidi ruo n’ihu Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ, ruokwa n’ụlọ elu nke sepụtara isi. Nehemaya 12:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 N’Ọnụ Ụzọ Ámá Isi Iyi+ nakwa kpọmkwem n’ihu ha, ha gbagoro n’Ebe E Si Arịgo+ Obodo Devid+ site n’ebe e si agbago mgbidi dị n’elu Ụlọ Devid ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ.
26 Ọ bụ ndị Netinim+ bi n’Ofel;+ ha rụziri mgbidi ruo n’ihu Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ, ruokwa n’ụlọ elu nke sepụtara isi.
37 N’Ọnụ Ụzọ Ámá Isi Iyi+ nakwa kpọmkwem n’ihu ha, ha gbagoro n’Ebe E Si Arịgo+ Obodo Devid+ site n’ebe e si agbago mgbidi dị n’elu Ụlọ Devid ruo n’Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ.