Jọn 9:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 sị ya: “Gaa saa anya gị n’ọdọ mmiri Siloam” (nke pụtara “Ihe Na-asọpụta Asọpụta”). O wee gaa saa anya ya. Mgbe ọ lọghachiri, ọ hụwala ụzọ.+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:7 Hụ Ndị Mmadụ n’Anya, ihe ọmụmụ 3
7 sị ya: “Gaa saa anya gị n’ọdọ mmiri Siloam” (nke pụtara “Ihe Na-asọpụta Asọpụta”). O wee gaa saa anya ya. Mgbe ọ lọghachiri, ọ hụwala ụzọ.+