1 Samuel 17:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee kwụrụ otu ebe, malite ịkpọ ndị agha Izrel,+ sị ha: “Gịnị mere unu ji pụta hazie onwe unu n’usoro ibu agha? Ọ̀ bụ na mụ abụghị onye Filistia, unu abụrụkwa ndị na-ejere Sọl ozi?+ Họpụtaranụ onwe unu otu nwoke, ka ọ gbadata zute m.
8 O wee kwụrụ otu ebe, malite ịkpọ ndị agha Izrel,+ sị ha: “Gịnị mere unu ji pụta hazie onwe unu n’usoro ibu agha? Ọ̀ bụ na mụ abụghị onye Filistia, unu abụrụkwa ndị na-ejere Sọl ozi?+ Họpụtaranụ onwe unu otu nwoke, ka ọ gbadata zute m.