2 Ndị Eze 18:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Unu ekwela ka Hezekaya mee ka unu tụkwasị Jehova obi,+ sị: “Jehova ga-anapụtarịrị+ anyị, a gaghịkwa enyefe obodo a n’aka eze Asiria.”+
30 Unu ekwela ka Hezekaya mee ka unu tụkwasị Jehova obi,+ sị: “Jehova ga-anapụtarịrị+ anyị, a gaghịkwa enyefe obodo a n’aka eze Asiria.”+