2 Ndị Eze 19:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 “‘Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere eze Asiria:+ “Ọ gaghị abata n’obodo a,+ ọ gaghịkwa agba otu akụ́+ n’ime ya, ọ gaghị eji ọta bịa buso ya agha, ọ gaghịkwa ama ékpè+ iji buso ya agha. Aịzaya 36:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Unu ekwela ka Hezekaya mee ka unu tụkwasị Jehova obi,+ sị: “Jehova ga-anapụtarịrị anyị.+ A gaghị enyefe obodo a n’aka eze Asiria.”+
32 “‘Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere eze Asiria:+ “Ọ gaghị abata n’obodo a,+ ọ gaghịkwa agba otu akụ́+ n’ime ya, ọ gaghị eji ọta bịa buso ya agha, ọ gaghịkwa ama ékpè+ iji buso ya agha.
15 Unu ekwela ka Hezekaya mee ka unu tụkwasị Jehova obi,+ sị: “Jehova ga-anapụtarịrị anyị.+ A gaghị enyefe obodo a n’aka eze Asiria.”+