Aịzaya 37:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 “‘Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere eze Asiria:+ “Ọ gaghị abata n’obodo a,+ ọ gaghịkwa agba otu akụ́ n’ime ya, ọ gaghị eji ọta bịa buso ya agha, ọ gaghịkwa ama ékpè iji buso ya agha.”’+
33 “‘Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere eze Asiria:+ “Ọ gaghị abata n’obodo a,+ ọ gaghịkwa agba otu akụ́ n’ime ya, ọ gaghị eji ọta bịa buso ya agha, ọ gaghịkwa ama ékpè iji buso ya agha.”’+