2 Ndị Eze 19:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 “‘Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere eze Asiria:+ “Ọ gaghị abata n’obodo a,+ ọ gaghịkwa agba otu akụ́+ n’ime ya, ọ gaghị eji ọta bịa buso ya agha, ọ gaghịkwa ama ékpè+ iji buso ya agha.
32 “‘Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere eze Asiria:+ “Ọ gaghị abata n’obodo a,+ ọ gaghịkwa agba otu akụ́+ n’ime ya, ọ gaghị eji ọta bịa buso ya agha, ọ gaghịkwa ama ékpè+ iji buso ya agha.