24 Ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa+ Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru: “Unu ndị m bi na Zayọn,+ unu atụla egwu n’ihi onye Asiria ahụ, bụ́ onye na-apịabu unu ụtarị,+ onye na-ebulikwa mkpara ya n’oge gara aga megide unu otú Ijipt mere unu.+