-
Ọpụpụ 7:19Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
19 E mesịa, Jehova sịrị Mozis: “Gwa Erọn, sị, ‘Were mkpara gị, setịa aka+ gị n’elu mmiri nke Ijipt, n’elu osimiri ha, n’elu ọwa mmiri niile nke Naịl nakwa n’elu ọdọ mmiri ha ndị jupụtara n’ahịhịa amị+ nakwa n’elu mmiri niile ha na-adịghị asọ asọ, ka ha wee ghọọ ọbara.’ Ọbara ga-adị n’ala Ijipt dum nakwa n’arịa ndị e ji osisi mee nakwa n’arịa ndị e ji nkume mee.”
-