2 Ndị Eze 19:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ụzọ ahụ o si bịa ka ọ ga-esi laghachi, ọ gaghịkwa abata n’obodo a, ka Jehova kwuru.+ Ilu 21:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ọ dịghị amamihe ma ọ bụ nghọta ma ọ bụ ndụmọdụ ọ bụla nke pụrụ iguzogide Jehova.+