Aịzaya 52:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Lee ka o si maa mma nke ukwuu n’elu ugwu, bụ́ ụkwụ+ nke onye na-eweta ozi ọma,+ bụ́ onye na-ekwusa udo,+ onye na-eweta ozi ọma nke ihe ka mma,+ onye na-ekwusa nzọpụta,+ onye na-asị Zayọn: “Chineke gị aghọọla eze!”+ Ndị Rom 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka o sina dị, ana m ajụ, sị, Ọ̀ bụ na ha anụghị? N’eziokwu, “ụda ha gazuru ụwa dum,+ okwu ha rukwara na nsọtụ niile nke elu ụwa+ mmadụ bi.”
7 Lee ka o si maa mma nke ukwuu n’elu ugwu, bụ́ ụkwụ+ nke onye na-eweta ozi ọma,+ bụ́ onye na-ekwusa udo,+ onye na-eweta ozi ọma nke ihe ka mma,+ onye na-ekwusa nzọpụta,+ onye na-asị Zayọn: “Chineke gị aghọọla eze!”+
18 Ka o sina dị, ana m ajụ, sị, Ọ̀ bụ na ha anụghị? N’eziokwu, “ụda ha gazuru ụwa dum,+ okwu ha rukwara na nsọtụ niile nke elu ụwa+ mmadụ bi.”