Aịzaya 40:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ na-ahọrọ otu osisi dị ka ihe e nyere n’onyinye, bụ́ osisi nke na-ereghị ure.+ Ọ na-achọtara onwe ya ezigbo omenkà, ka ọ rụọrọ ya ihe oyiyi+ a pịrị apị nke na-agaghị ete kweke kweke.+
20 Ọ na-ahọrọ otu osisi dị ka ihe e nyere n’onyinye, bụ́ osisi nke na-ereghị ure.+ Ọ na-achọtara onwe ya ezigbo omenkà, ka ọ rụọrọ ya ihe oyiyi+ a pịrị apị nke na-agaghị ete kweke kweke.+