Ọpụpụ 13:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Jehova ji ogidi ígwé ojii na-ebutere ha ụzọ n’ehihie, jirikwa ogidi ọkụ na-ebutere ha ụzọ n’abalị iji duru ha na-aga,+ iji na-enye ha ìhè ha ga-eji na-aga n’ehihie nakwa n’abalị.+ Ọnụ Ọgụgụ 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ụbọchị e wuru ụlọikwuu ahụ,+ ígwé ojii kpuchiri ụlọikwuu ahụ, ya bụ, ụlọikwuu Ihe Àmà,+ ma n’anyasị ihe yiri ọkụ+ na-akwụrụ n’elu ụlọikwuu ahụ ruo ụtụtụ. Zekaraya 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mụ onwe m ga-aghọkwara ya mgbidi nke ọkụ gbaa gburugburu,+ ebube m ga-ejupụtakwa n’ime ya,”’”+ ka Jehova kwuru.
21 Jehova ji ogidi ígwé ojii na-ebutere ha ụzọ n’ehihie, jirikwa ogidi ọkụ na-ebutere ha ụzọ n’abalị iji duru ha na-aga,+ iji na-enye ha ìhè ha ga-eji na-aga n’ehihie nakwa n’abalị.+
15 N’ụbọchị e wuru ụlọikwuu ahụ,+ ígwé ojii kpuchiri ụlọikwuu ahụ, ya bụ, ụlọikwuu Ihe Àmà,+ ma n’anyasị ihe yiri ọkụ+ na-akwụrụ n’elu ụlọikwuu ahụ ruo ụtụtụ.
5 Mụ onwe m ga-aghọkwara ya mgbidi nke ọkụ gbaa gburugburu,+ ebube m ga-ejupụtakwa n’ime ya,”’”+ ka Jehova kwuru.