Abụ Ọma 46:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 E nwere osimiri nke mmiri ya na-eme ka obodo Chineke ṅụrịa ọṅụ,+Bụ́ nnukwu ụlọikwuu kasị nsọ nke Onye Kasị Elu.+ Aịzaya 30:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Iyi+ na olulu mmiri ga-adị n’ugwu niile dị elu nakwa n’ugwu nta niile n’ụbọchị a ga-egbu ọtụtụ ndị mgbe ụlọ nche niile ga-ada.+ Joel 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na mmanya dị ụtọ+ ga-esi n’ugwu na-atapụsị, mmiri ara ehi ga na-eru n’ugwu nta, mmiri ga na-asọ n’ọwa mmiri niile nke Juda. Isi iyi ga-esi n’ụlọ Jehova na-asọpụta,+ ọ ga na-edekwa Ndagwurugwu Osisi Akeshịa+ mmiri.
4 E nwere osimiri nke mmiri ya na-eme ka obodo Chineke ṅụrịa ọṅụ,+Bụ́ nnukwu ụlọikwuu kasị nsọ nke Onye Kasị Elu.+
25 Iyi+ na olulu mmiri ga-adị n’ugwu niile dị elu nakwa n’ugwu nta niile n’ụbọchị a ga-egbu ọtụtụ ndị mgbe ụlọ nche niile ga-ada.+
18 “Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na mmanya dị ụtọ+ ga-esi n’ugwu na-atapụsị, mmiri ara ehi ga na-eru n’ugwu nta, mmiri ga na-asọ n’ọwa mmiri niile nke Juda. Isi iyi ga-esi n’ụlọ Jehova na-asọpụta,+ ọ ga na-edekwa Ndagwurugwu Osisi Akeshịa+ mmiri.