Aịzaya 29:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ụbọchị ahụ, ndị ntị chiri ga-anụ ihe e kwuru n’akwụkwọ a,+ ọbụna anya ndị ìsì ga-ahụ ụzọ n’itiri nakwa n’ọchịchịrị.+ Aịzaya 35:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mgbe ahụ ka a ga-emeghe anya ndị ìsì,+ a ga-emeghekwa ntị nke ndị ntị chiri.+ Jeremaya 31:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Lee, m ga-esi n’ala dị n’ebe ugwu kpọlata ha,+ m ga-esikwa n’ime ime ụwa kpọkọta ha.+ Ma onye ìsì ma onye ngwọrọ ma nwaanyị dị ime ma nwaanyị ime na-eme ga-eso ha.+ Ha ga-alọta ebe a dị ka ọgbakọ dị ukwuu.+
18 N’ụbọchị ahụ, ndị ntị chiri ga-anụ ihe e kwuru n’akwụkwọ a,+ ọbụna anya ndị ìsì ga-ahụ ụzọ n’itiri nakwa n’ọchịchịrị.+
8 Lee, m ga-esi n’ala dị n’ebe ugwu kpọlata ha,+ m ga-esikwa n’ime ime ụwa kpọkọta ha.+ Ma onye ìsì ma onye ngwọrọ ma nwaanyị dị ime ma nwaanyị ime na-eme ga-eso ha.+ Ha ga-alọta ebe a dị ka ọgbakọ dị ukwuu.+