Jeremaya 31:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 M ga-esi n’ala dị n’ebe ugwu kpọlata ha.+ M ga-esi n’ime ime ụwa kpọkọta ha.+ M ga-akpọkọta ma ndị ìsì ma ndị ngwọrọ+Ma ụmụ nwaanyị dị ime ma ụmụ nwaanyị ime na-eme. Ha ga-adị ọtụtụ mgbe ha ga-alọta.+
8 M ga-esi n’ala dị n’ebe ugwu kpọlata ha.+ M ga-esi n’ime ime ụwa kpọkọta ha.+ M ga-akpọkọta ma ndị ìsì ma ndị ngwọrọ+Ma ụmụ nwaanyị dị ime ma ụmụ nwaanyị ime na-eme. Ha ga-adị ọtụtụ mgbe ha ga-alọta.+