Aịzaya 43:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 M ga-asị ebe ugwu, ‘Hapụ ha!’+ M ga-asịkwa ebe ndịda, ‘Ejichila ha. Sinụ n’ebe dị anya kpọlata ụmụ m ndị nwoke, sikwanụ ná nsọtụ ụwa kpọlata ụmụ m ndị nwaanyị.+ Jeremaya 3:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Gaa n’ebe ugwu kwuo, sị:+ “‘“Jehova kwuru, sị, Izrel, onye na-enupụrụ m isi, lọghachi.”+ Jehova kwukwara, sị, ‘Agaghị m ewesa gị iwe,+ n’ihi na ana m akwụsi ike n’ihe m kwuru. Agaghị m ebu iwe n’obi ruo mgbe ebighị ebi.
6 M ga-asị ebe ugwu, ‘Hapụ ha!’+ M ga-asịkwa ebe ndịda, ‘Ejichila ha. Sinụ n’ebe dị anya kpọlata ụmụ m ndị nwoke, sikwanụ ná nsọtụ ụwa kpọlata ụmụ m ndị nwaanyị.+
12 Gaa n’ebe ugwu kwuo, sị:+ “‘“Jehova kwuru, sị, Izrel, onye na-enupụrụ m isi, lọghachi.”+ Jehova kwukwara, sị, ‘Agaghị m ewesa gị iwe,+ n’ihi na ana m akwụsi ike n’ihe m kwuru. Agaghị m ebu iwe n’obi ruo mgbe ebighị ebi.