Jeremaya 31:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Lee, m ga-esi n’ala dị n’ebe ugwu kpọlata ha,+ m ga-esikwa n’ime ime ụwa kpọkọta ha.+ Ma onye ìsì ma onye ngwọrọ ma nwaanyị dị ime ma nwaanyị ime na-eme ga-eso ha.+ Ha ga-alọta ebe a dị ka ọgbakọ dị ukwuu.+
8 Lee, m ga-esi n’ala dị n’ebe ugwu kpọlata ha,+ m ga-esikwa n’ime ime ụwa kpọkọta ha.+ Ma onye ìsì ma onye ngwọrọ ma nwaanyị dị ime ma nwaanyị ime na-eme ga-eso ha.+ Ha ga-alọta ebe a dị ka ọgbakọ dị ukwuu.+