7 Ònye yiri m?+ Ya tie mkpu kwuo ya ma gosi m ya.+ Malite mgbe m họpụtara ndị biri n’oge dị anya gara aga,+ ka ha kọọ ma ihe ndị gaje ime ma ihe ndị ga-eme n’ọdịnihu.
10 Onye na-anọ ná mmalite kwuo ihe ga-eme n’ikpeazụ,+ onye na-anọkwa n’oge dị anya gara aga kwuo ihe a na-emebeghị eme.+ Onye na-asị, ‘Ihe m kpebiri ga-adịgide,+ ọ bụkwa ihe niile dị m ụtọ ka m ga-eme’;+