Aịzaya 48:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 anọgidekwara m na-akọrọ gị ha malite n’oge ahụ. Tupu ha emee, m mere ka ị nụ ha,+ ka ị ghara ịsị, ‘Ọ bụ arụsị m mere ha, ọ bụkwa ihe oyiyi m a pịrị apị na ihe oyiyi m a wụrụ awụ nyere iwu ka ha mee.’+
5 anọgidekwara m na-akọrọ gị ha malite n’oge ahụ. Tupu ha emee, m mere ka ị nụ ha,+ ka ị ghara ịsị, ‘Ọ bụ arụsị m mere ha, ọ bụkwa ihe oyiyi m a pịrị apị na ihe oyiyi m a wụrụ awụ nyere iwu ka ha mee.’+