1 Ndị Eze 18:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Unu ga-akpọkukwa aha chi unu,+ ma mụ onwe m ga-akpọku aha Jehova; ọ ga-erukwa na ezi Chi nke ji ọkụ za,+ ọ bụ ya bụ ezi Chineke.”+ Ha niile wee zaa, sị: “Nke ahụ dị mma.”
24 Unu ga-akpọkukwa aha chi unu,+ ma mụ onwe m ga-akpọku aha Jehova; ọ ga-erukwa na ezi Chi nke ji ọkụ za,+ ọ bụ ya bụ ezi Chineke.”+ Ha niile wee zaa, sị: “Nke ahụ dị mma.”