Ilu 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 iji mee ka ndị na-enweghị amamihe nwee amamihe,+ meekwa ka nwa okorobịa nwee ihe ọmụma+ na ikike iche echiche.+ Ilu 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mgbe ahụ, ị ga-aghọta ezi omume na ikpe ziri ezi na ịkwụwa aka ọtọ, bụ́ ụzọ dum nke ihe dị mma.+
4 iji mee ka ndị na-enweghị amamihe nwee amamihe,+ meekwa ka nwa okorobịa nwee ihe ọmụma+ na ikike iche echiche.+