Aịzaya 13:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Babịlọn, nke bụ́ ihe e ji chọọ alaeze niile mma,+ ịma mma na nganga nke ndị Kaldia,+ ga-adị ka mgbe Chineke kwaturu Sọdọm na Gọmọra.+ Jeremaya 50:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mmadụ agaghị ebi n’ime ya n’ihi iwe Jehova,+ ọ ga-aghọ ebe tọgbọrọ n’efu kpamkpam.+ Onye ọ bụla na-agafere Babịlọn ga-ekporopụ anya na-ele ya ma fụọ mkpọrọhịhị n’ihi ihe otiti niile e tiri ya.+
19 Babịlọn, nke bụ́ ihe e ji chọọ alaeze niile mma,+ ịma mma na nganga nke ndị Kaldia,+ ga-adị ka mgbe Chineke kwaturu Sọdọm na Gọmọra.+
13 Mmadụ agaghị ebi n’ime ya n’ihi iwe Jehova,+ ọ ga-aghọ ebe tọgbọrọ n’efu kpamkpam.+ Onye ọ bụla na-agafere Babịlọn ga-ekporopụ anya na-ele ya ma fụọ mkpọrọhịhị n’ihi ihe otiti niile e tiri ya.+