Abụ Ọma 16:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị ọ na-abụ ha hụ chi ọzọ ha esowe ya na-enwe ọtụtụ ihe mgbu.+M gaghị awụpụ àjà ihe ọṅụṅụ ha ji ọbara achụ,+Aha ha agaghịkwa adị n’ọnụ m.+ Abụ Ọma 32:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ihe mgbu onye ajọ omume na-enwe dị ọtụtụ;+Ma onye tụkwasịrị Jehova obi, obiọma* na-agba ya gburugburu.+
4 Ndị ọ na-abụ ha hụ chi ọzọ ha esowe ya na-enwe ọtụtụ ihe mgbu.+M gaghị awụpụ àjà ihe ọṅụṅụ ha ji ọbara achụ,+Aha ha agaghịkwa adị n’ọnụ m.+
10 Ihe mgbu onye ajọ omume na-enwe dị ọtụtụ;+Ma onye tụkwasịrị Jehova obi, obiọma* na-agba ya gburugburu.+