Abụ Ọma 34:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Detụnụ Jehova ire ma hụ na ọ dị mma;+Obi ụtọ na-adịrị dimkpa nke gbabara n’ime ya.+ Ilu 16:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Onye na-egosi na ya nwere nghọta n’okwu ga-enweta ihe ọma,+ obi ụtọ na-adịkwara onye tụkwasịrị Jehova obi.+ Jeremaya 17:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ngọzi na-adịrị dimkpa nke tụkwasịrị Jehova obi, onye Jehova bụ obi ike ya.+
20 Onye na-egosi na ya nwere nghọta n’okwu ga-enweta ihe ọma,+ obi ụtọ na-adịkwara onye tụkwasịrị Jehova obi.+