Abụ Ọma 84:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova nke ụsụụ ndị agha, obi ụtọ na-adịrị onye tụkwasịrị gị obi.+ Abụ Ọma 94:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma Jehova ga-aghọrọ m ebe dị elu e wusiri ike,+Chineke m ga-aghọkwara m oké nkume bụ́ ebe mgbaba.+
22 Ma Jehova ga-aghọrọ m ebe dị elu e wusiri ike,+Chineke m ga-aghọkwara m oké nkume bụ́ ebe mgbaba.+