Jenesis 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 M+ ga-emekwa ka iro+ dịrị n’etiti gị+ na nwaanyị ahụ+ nakwa n’etiti mkpụrụ gị+ na mkpụrụ ya.+ Ọ+ ga-egwepịa gị+ isi,+ ị+ ga-emerụkwa ya ahụ́+ n’ikiri ụkwụ.”+ Luk 2:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Simiọn gọzikwara ha, gwakwa Meri bụ́ nne ya, sị: “Lee! E debere onye a ka ọ bụrụ ihe ga-akpata ọdịda+ na mbili nke ọtụtụ ndị n’Izrel+ nakwa ka ọ bụrụ ihe ịrịba ama nke a ga-ekwutọ+
15 M+ ga-emekwa ka iro+ dịrị n’etiti gị+ na nwaanyị ahụ+ nakwa n’etiti mkpụrụ gị+ na mkpụrụ ya.+ Ọ+ ga-egwepịa gị+ isi,+ ị+ ga-emerụkwa ya ahụ́+ n’ikiri ụkwụ.”+
34 Simiọn gọzikwara ha, gwakwa Meri bụ́ nne ya, sị: “Lee! E debere onye a ka ọ bụrụ ihe ga-akpata ọdịda+ na mbili nke ọtụtụ ndị n’Izrel+ nakwa ka ọ bụrụ ihe ịrịba ama nke a ga-ekwutọ+