22 Ma anyị chere na o kwesịrị ekwesị ịnụ n’ọnụ gị ihe ndị bụ́ echiche gị, n’ihi na, n’eziokwu, n’ihe metụtara òtù a,+ anyị maara na a na-ekwugide ya n’ebe niile.”+
12 Na-emenụ omume dị mma n’etiti ndị mba ọzọ,+ ka o wee bụrụ na n’ihe ndị ahụ ha na-ekwugide unu, na-asị na unu bụ ndị ajọ omume, ha ga-enye Chineke otuto n’ụbọchị nleta+ ya n’ihi ọrụ ọma+ unu nke ha ji anya ha na-ahụ.