Abụ Ọma 51:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Sachaa m nke ọma ka njehie m pụọ n’ahụ́ m,+Sachapụ m mmehie m.+ Maịka 7:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Olee Chi dị ka gị,+ onye na-agbaghara njehie, nke na-agbaghakwara mmebi iwu+ nke ndị fọdụrụ n’ihe nketa ya?+ Ọ gaghị na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi, n’ihi na obiọma* na-atọ ya ụtọ.+ Zekaraya 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee gwa ndị guzo n’ihu ya, sị: “Yipụnụ ya uwe ahụ ruru unyi.” O wee sị ya: “Lee, agbagharawo m gị njehie gị,+ e yikwasịwokwa gị uwe ememme.”+
18 Olee Chi dị ka gị,+ onye na-agbaghara njehie, nke na-agbaghakwara mmebi iwu+ nke ndị fọdụrụ n’ihe nketa ya?+ Ọ gaghị na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi, n’ihi na obiọma* na-atọ ya ụtọ.+
4 O wee gwa ndị guzo n’ihu ya, sị: “Yipụnụ ya uwe ahụ ruru unyi.” O wee sị ya: “Lee, agbagharawo m gị njehie gị,+ e yikwasịwokwa gị uwe ememme.”+