5 N’ihi na mmanya na-aghọ aghụghọ,+ dimkpa na-anya isi;+ ọ gaghịkwa eru ihe mgbaru ọsọ ya,+ ya bụ, onye mere ka mkpụrụ obi ya saa mbara dị ka Shiol, onye yikwara ọnwụ, onye afọ na-adịghị eju eju.+ Ọ na-achịkọtakwara onwe ya mba niile, na-achịkọtakwara onwe ya ndị niile.+