Aịzaya 61:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha ga-ewughachi ebe e bibiri ebibi ndị dịwara kemgbe ogologo oge;+ ha ga-ewu ọbụna ebe ndị e mere ka ha tọgbọrọ n’efu n’oge ochie.+ Ha ga-eme ka obodo ndị e bibiri ebibi dị ọhụrụ,+ bụ́ obodo ndị tọgbọrọ n’efu malite n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ.
4 Ha ga-ewughachi ebe e bibiri ebibi ndị dịwara kemgbe ogologo oge;+ ha ga-ewu ọbụna ebe ndị e mere ka ha tọgbọrọ n’efu n’oge ochie.+ Ha ga-eme ka obodo ndị e bibiri ebibi dị ọhụrụ,+ bụ́ obodo ndị tọgbọrọ n’efu malite n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ.