Ezikiel 36:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘N’ụbọchị m ga-asachapụ njehie unu niile ka m ga-emekwa ka e biri n’obodo unu niile.+ A ga-ewughachikwa ebe ndị ahụ a lara n’iyi.+
33 “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘N’ụbọchị m ga-asachapụ njehie unu niile ka m ga-emekwa ka e biri n’obodo unu niile.+ A ga-ewughachikwa ebe ndị ahụ a lara n’iyi.+