Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 58:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Ọ bụ n’ihi gị ka ndị mmadụ ga-ewu ebe ndị ahụ tọgbọrọ n’efu kemgbe oge dị anya gara aga;+ ị ga-ewughachikwa ọbụna ntọala ndị tọgbọrọ n’efu kemgbe ọtụtụ ọgbọ.+ A ga-akpọkwa gị onye na-arụzi ebe e tidara etida ná mgbidi,+ onye na-arụzi okporo ụzọ nke mmadụ si ala n’ụlọ ya.

  • Jeremaya 33:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘N’ebe a nke unu ga na-asị na ọ bụ mkpọmkpọ ebe nke mmadụ na anụ ụlọ na-anọghị, n’obodo ndị dị na Juda nakwa n’okporo ámá ndị dị na Jeruselem bụ́ ndị e mere ka ha tọgbọrọ n’efu,+ nke mmadụ na-anọghị, nke na-enweghị onye bi ya, nke anụ ụlọ na-anọghịkwa, a ka ga-anụ+

  • Emọs 9:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 M ga-akpọkọta ndị a dọọrọ n’agha n’ime ndị m Izrel.+ Ha ga-ewukwa ebe ndị tọgbọrọ n’efu ma biri n’ime ha,+ kọọ ubi vaịn ma ṅụọ mmanya ha, kọọkwa ubi ma rie mkpụrụ ha.’+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya